Gaa na ọdịnaya

nju ajuju

Sitere na Wiktionary

nju ajụjụ

Nkọwa

[dezie]

njụ ajụjụ bụ mkpụrụ okwu na akara na olu eji ajụ ajụjụ n'asụsụ Igbo

Nkeji asụsụ

[dezie]

aha

Omụmatụ

[dezie]

kedu? ole? gini?ebee? ndi a niile bucha okwu na akara njụ ajụjụ n'asụsụ Igbo

mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntughari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

interrogative