Gaa na ọdịnaya

nje candida

Sitere na Wiktionary

nje candida


Nkọwa

[dezie]

ọria ebu bụ nke ana ahụkarị n'ike[ọtụ] nwaanyị,anụ ahụ, mgbịrị afọ mmadụ bụ nke nwere ike ife efe n' ahụ ndị nche ahụ ha esighị ike.


Nkejiasụsụ

[dezie]

aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
ọria candida efela nwaada ngọzị

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]


Ntugharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

bekee

[dezie]

candida