Gaa na ọdịnaya

nhazi

Sitere na Wiktionary

nhazi

Nkọwa

[dezie]

Bụ ịdo ihe n'ụdị dị mma o kwesịrị ịdị. Ọ bụkwa ịdosa ihe na ụsoro

Nkejiasụsụ

[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Biko hazie akwụkwọ ọfụma
  2. nhazi dị oke mkpa n'ihe ọbụla anyị na-eme

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

nchịkọta

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

order arrange

French

[dezie]

ordre arranger