Gaa na ọdịnaya

nhụrụnuche

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ ọnọdụ mmadụ ji echepụta maọbụ ya na uche ya ikpakọta ma tulee echiche na alụlọ dị iche iche.

Nkejịasụsụ

[dezie]

aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

ajụju a ị jụrụ m ọ bụ nhụrụnuche gị

Mkọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

bekee

[dezie]

imagination