Gaa na ọdịnaya

nguzobe

Sitere na Wiktionary

Nguzobe

NKỌWA

[dezie]

Nguzobe bụ ihiwe,ikwalite ma ọ bụ ịchọkọta ihe na ngalaba nke nwere ejirimara.nguzobe wekwara ike ịpụta ihazi ihe me ka o nwee ezi nhazi.

NKEJIASỤSỤ

[dezie]

Aha

ỌMỤMATỤ

[dezie]

1.ọgbakọ a so na otu nguzobe ọ

 haziri tupu ọ nwụọ.

2.o nwere ọtụtụ nguzobe na ala nna ya.

MKPỌPỤTA

[dezie]

N-gu-zo-be

OLUMBA

[dezie]

Nguzowe

NTỤGHARỊ NA ASỤSỤ ỌZỌ

[dezie]

=Bekee

[dezie]

Establishment https://en.m.wikitionary.org/wiki/establishment