ngalaba
Ọdịdị
ngalaba
nkowa
[dezie]akuku ewebitere na nke nnukwu akuku
- ihe ewebitere site na nke nnukwu
nkeji asusu
[dezie]aha
omumaatu
[dezie]- ngalaba dinúlo onu anyi di ise
- ulo akwukwo nwere ngalaba di iche iche
mkpoputa
[dezie]
Olumba
[dezie]- nganaba→Anambara
- ngalaba→Imo(Owerri)
- ngalaba→Enugu(Nsukka)
- ngalaba→Abia(Abiriba)
- ekụkụ→Ebony(Afikpo)