ndịiche nke ọdịnaala

O sị Wiktionary

ndịiche nke ọdịnaala


nkowa[dezie]

nke a bụ ndịiche dị iche iche dị n'ọdịnaala dị iche iche. Ndị iche ndị a gụnyere nrị, nkwenye,ekike nakwa ihe ndị ọzọ.


nkejiasusu[dezie]

aha

omumaatu[dezie]

e nwere ndị iche nke ọdinaala n'etiti ekike ndị igbo na ndị tiv

mkpoputa[dezie]

ndịichie nke odinaala




olumba[dezie]

ntughari asusu ozo[dezie]

bekee[dezie]

[cultural diversity]