ndị ọkachamara

O sị Wiktionary

Nkọwa[dezie]

otu ahọpụtara ahọpụta ndị nke kachasị elu n'ikike ma ọ bụ n'àgwà karịa ndị otu ọzọ ma ọ bụ ọha mmadụ

Nkejiasụsụ[dezie]

Nkọwa Aha

Ọmumaatụ[dezie]

  • ndị ọkachamara kwesiri ka ha bụrụ ndị isi
  • kedu ihe na-eme mmadụ ka osoro na ndị ọkachamara

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntugharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

elites