Gaa na ọdịnaya

nduru

Sitere na Wiktionary

Nduru


Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ otu n'ọtụtụ nnụnụ ndi ọzọ enwere. Ọ nwere nku ma na efe efe


Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Asian Emerald Dove

Ọmụmaatụ

[dezie]

Nduru bụ otu n'ime ihe na egosi udo

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Dove