ndumodu
Ọdịdị
ndụmọdụ
Nkọwa
[dezie]Okwu ma ọ bụ ndụzi a na-enye mmadụ iji nyere ya aka ime mkpebi ma ọ bụ rụọ ọrụ n'ụzọ ziri ezi.
Nkejịasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Ndị okenye nyere ya ndụmọdụ ka ọ ghara ịhapụ ụlọ akwụkwọ.
- Nrụgide nke ndụ mere ka o chọọ ndụmọdụ n’aka ndị enyi ya.
Mkpọpụta
[dezie]/nd̪ʊ́mɔ́d̪ʊ̀/
Ọrụmba
[dezie]Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie][advice]