Gaa na ọdịnaya

ndiohi

Sitere na Wiktionary

ndiohi

Nkọwa

[dezie]

ndiohi bụ ndi ama-ama dịka ndi na-anara mmadụ ihe ya na-anya ike.

Nkejiasụsụ

[dezie]

nkọwaaha

Ọmụmaatụ

[dezie]

ndiohi nwere obi ọjọọ.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

igbo izugbe

Ntụghari n'asụsụ ọzọ

[dezie]


Bekee

[dezie]

thieves