ndi isi oji
Ọdịdị
Ndi isi ojii
Nkọwa
[dezie]Nkea a bụ okwu igbo na-ezo aka n'ìgwè mmadụ nwere akpụkpọ ahụ gbara ọchịchịrị, ọkachasị ndị si n'agbụrụ Afrịka. Isi okwu nke "Ojii" n'okwu a na-egosi njirimara omenala na mmekọrịta mmadụ na ibe ya kama naanị agba akpụkpọ ahụ.
Nkejiasusu
[dezie]Nkọwa
Ọmụmaatụ
[dezie]- Mba Afrịka bu ndi isi oji
- Nnandi Azikiwe na ndi isi oji ndi ozo wetara ntoropu onye na Naịjirịa