ndi iro
Ọdịdị
Ndi iro
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ okwu igbo na-akọwa maka ndị na-emegide, na-enwe mmetụta ịkpọasị, na-emegide ọdịmma nke, ma ọ bụ na-achọ imerụ onye ọzọ ahụ.
Nkejiasusu
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Ndị uwe ojii ogidi la ndi iro Obodo Aba
- Emeka na Nnamdi bụ ndi iro ama ama na ógbè a