ndepụta ego

O sị Wiktionary
ihe atụ nke ndepụta ego

Nkọwa[dezie]

obere mpempe akwụkwọ edere nke na-eme ka onye na-ejide ya nwee nbelata na ọnụ ahịa ma ọ bụ nke enwere ike iji gbanwere maka ngwaahịa ma ọ bụ ọrụ

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmumaatụ[dezie]

  • Agam eji ihe ndepụta ego'm zuta ihe na ụlọ ahịa ahụ.
  • Enwere ike iji ndepụta ego mee dị ka ihe nrite na asọmpi

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntugharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

voucher