nde atọ
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Ọ bụ otu n'ime ọnụ ọgụgụ enwere n'ụwa. A na-agụ ya ma agụchaa ǹdè abụọ, narị puku itoolu, narị itoolu na iri itoolu na itoolu tupu agụọ ǹdè atọ na otu. Ọ bụ puku iri ụzọ iri atọ mejupụtara ya.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]Abawala m ọgaranya. Ihe m nwere na akaụntụ ọ́bá ego m ugbua bụ ǹdè naira atọ.
Mkpọpụta
[dezie]
Ọlụmba
[dezie]
Ntụgharị n' asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]Three million (3,000,000)