Gaa na ọdịnaya

nde abụọ

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ọ bụ otu n'ime ọnụ ọgụgụ enwere n'ụwa. A na-agụ ya ma agụchaa ótù ǹdè, narị puku itoolu, narị itoolu na iri itoolu na itoolu tupu agụọ ǹdè abụọ na otu. Ọ bụ puku iri ụzọ iri abụọ mejupụtara ya.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]

Abawala m ọgaranya. Ihe m nwere na akaụntụ ọ́bá ego m ugbua bụ ǹdè naira abụọ.

Mkpọpụta

[dezie]
Ǹdè abụọ





Ọlụmba

[dezie]


Ntụgharị n' asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Two million (2000000)