ndaghachiazụ
nke a bụ ọnọdụ agakata n'ihu agawa azụ, enweghị agamnihu.
nkọwaaha
ndaghachiazụ ya mere na o nweghị mmeri na asọmpi ahụ.
backward