ndụmọdụ
Ọdịdị
ndụmọdụ
Nkọwa
[dezie]Bụ ị kwupụta echiche onye na-ụdị inyere na ịtụziri onye ọzọ aka. Ọ pụtakwara ịma ọkwa maọbụ ịdọ aka ná ntị.
Nkejiasụsụ
[dezie]aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Ndụmọdụ Ụkọchukwu nyere ndị nna bụ inyere ezinụlọ ha aka.
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]Ntụziaka