nchekasị ahụ

O sị Wiktionary

Nkọwa[dezie]

Nchekasị ahụ bụ ọnọdụ enweghị obi umeala maọbụ isi ijụoyi, obi koro gị n'elu

Nkejịasụsụ[dezie]

aha

Ọmụmaatụ[dezie]

mgbe ọbụla ị nọ na nchekasị ahụ biko wetuo obi.

Mkpọputa[dezie]

nchekasị ahụ





Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

bekee[dezie]

anxiety