Gaa na ọdịnaya

ncheanwụ

Sitere na Wiktionary

Ncheanwụ

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ otu n'ime akwụkwọ nri ndị igbo na-eri. Eji ya esi ofe mmiriọkụ, ji mmiriọku,maọbụ ofe ụda maka nwaanyị mụrụ nwa ọhụụ.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Ọ zụtara ncheanwụ n'ahia.
  2. Nna ya sị ya ṅụọ mmiri ncheanwụ maka afọ na-arụ ya.
  3. Anyị ji arigbe esi ofe

Mkpọpụta

[dezie]
Ig-ncheanwụ




Olumba

[dezie]
  • arịgbe →Anambra
  • nchụanwụ →Imo(Owerri)
  • ahụnji →Enugu(Nsuka)
  • nchanwu →Abia(Abiriba)

Ntụghari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Scent leaf