Gaa na ọdịnaya

nche anwụ

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ngwa eji egbochi anwụ ima mmadụ ma ọbụ mmiri ima mmadụ.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

nche anwụ

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ugbua bu mgbe mmadụ kwesịrị iji nche anwụ ma ọpụwa.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

nche mmiri

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

[Umbrella]