Gaa na ọdịnaya

naanị

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Naanị bụ okwu na-egosi na e nwere otu ma ọ bụ nnọọ ole na ole n'ime ihe, ma ọ bụ na ọ dịghị ndị ọzọ.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Nkọwa aha or Nkwọwa

Mkpọpụta

[dezie]

Ọmumaatụ

[dezie]

Achọrọ m naanị nke a.

Olumba

[dezie]
sọọsọ 

Ntughari n' asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

https://en.wiktionary.org/wiki/only