Gaa na ọdịnaya

ṅaa ntị

Sitere na Wiktionary
(Ebugharirị ịhụ site na naa ntị)

ñaa ntị

Nkọwa

[dezie]

Nke a bu itinye uche n'okwu maọbu ozi ana ezi mmadụ.

Nkejiasusu

[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie]

1. Ṅaa ntị na ndụmọdụ nne na nna gị na enye gị.

Mkpoputa

[dezie]


Olumba

[dezie]

Gee ntị

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

listen