na ncherita iru
Ọdịdị
na ncherita iru
NKỌWA
[dezie]Na ncherita iru pụtara ìhè abụọ kwu ihu na ihu n'ebe onwe ha anya, ụlọ abụọ kwu ịhụ onwe ha aka nri na aka ekpe, ana asi na ha nọ na ncherita iru.
NKEJIASỤSỤ
[dezie]MBỤZỌ
ỌMỤMATỤ
[dezie]1.ụlọ mụ na Ada dị na ncherita ihu 2.anyị na ndị awusa bị na ncherita iru.
MKPỌPỤTA
[dezie]na-n-che-rị-ta-ị-ru
OLUMBA
[dezie]na nchewe ihu,na nchebe iru