Gaa na ọdịnaya

na agbata

Sitere na Wiktionary

'na agbata'

NKỌWA

[dezie]

na-agbata pụtara n'etiti ihe na ibe ya.

NKEJIASỤSỤ

[dezie]
 mbụzọ

ỌMỤMATỤ

[dezie]

1.obodo anyị dị na agbata mmiri na mmiri 2.Uche bụ onye mkpezi udo na agbata mụ na uloaku

MKPỌPỤTA

[dezie]

na-a-gba-ta

OLUMBA

[dezie]

NTỤGHARỊ NA ASỤSỤ ỌZỌ==

Bekee

[dezie]

between https://en.m.wikitionary.org/wiki/between