Gaa na ọdịnaya

na-mgbe na-mgbe, chi ejie

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ị debe ozi maọbu ihe kwesiri omume ka emechaa, ga eme ka a hara ime ya maọbu chefuoo ime ya ruo mgbe ọ ga a dị njọ.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Ilu

Mkpọpụta

[dezie]

M'yiri n'asụsụ

[dezie]

Ka m bịa ka m bịa, chi ejie

Ntụgharị n'asụsụ

[dezie]

Bekee

[dezie]

time and tide wait for no man