na
Ọdịdị
na
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ mkpụrụokwu n'akọwa ọnọdụ gbasara ihe,ọ na-akọwakwa ihe dị ka onye enyemaka ngwaa site n'igosipụta ihe ndịugbua ma bụrụ mkpụrụokwu n'ejikọ Ihe abụọ ọnụ.
Nkejiasụsụ
[dezie]ngwaa,njikọ,mbuzo.
Ọmụmatụ
[dezie]- Anụ ọkụkọ dị n'elu nkeago(mbụzo)
- Ada na-abia(ngwaa)
- ji na ede bụ ihe oriri (njikọ)
Mkpọpụta
[dezie]
Ọlumba
[dezie]Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie][[Òtù:wt:ig: njikọ]]