n'ibe

O sị Wiktionary

Nkọwa[dezie]

otu akụkụ nke ihe ma ọ bụ nke emepụtara site n'ibeka, n'ịkpụ, idọka ma ọ bụ mebie ihe dị na otu na mbụ

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmumaatụ[dezie]

  • nye m otu ibe
  • kee ya n'ibe n'ibe

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntugharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

piece