Gaa na ọdịnaya

n'ihi nke a

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

N'ihi nke a bụ okwu a na-ekwu,iji mee ka ahịrịokwu zuo okè ma nwekwa nghọta,nke n'akọwa maka ihe.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Nkwuwa

Ọmụmatụ

[dezie]

1. Nnem mụrụ ụmụ atọ, n'ihi nke a,nnam hụrụ ya n'anya.

Olumba

[dezie]

n'ihi nwhee kee[mbaise]

Ntụgharị na asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Therefore

[category:nkwuwa] [category:wt/ig]