Gaa na ọdịnaya

n'ihi na

Sitere na Wiktionary

n'ihi na.

Nkọwa

[dezie]

nke a bụ okwu n'akọwa ihe kpatara ihe ji wee mee.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Njikọ

Ọmụmatụ=

[dezie]
  1. Ọ rere ụgbọelu ya n'ihi na nne ya awụola.
  2. Ọ kpegburu ya n'ihi na ọkpọrọ onye ikpe ikpe doro anya.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

because