Gaa na ọdịnaya

n'agbanyeghị

Sitere na Wiktionary

nkọwa

[dezie]

n'agbanyeghị bụ mkpụrụokwu eji agbakwụnye nghọta n'ihe a na-ekwu maka ya .

nkejiasụsụ

[dezie]

mbuụzọ

ọmụmaatụ

[dezie]

Okechukwu nwere ajọ omume n'agbanyeghị na nna ya bụ onyeisi ndị ụkọchukwu

mkpọpụta

[dezie]

olumba

[dezie]


ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

bekee

[dezie]

besides