Gaa na ọdịnaya

mpụtara

Sitere na Wiktionary

mputara

Nkọwa

[dezie]

ụzọ esi egosipụta ihe site n'okwu di iche iche, akara kọwara ihe maobu mbunuche anyi, uru maọbụ mkpa ihe dị.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

ọmụmaatụ

[dezie]
  1. gwa m mpụtara di na mkpọtụ i na-eme
  2. mpụtara akara ndi a bu gịnị?

mkpọpụta

[dezie]

olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

meaning