Gaa na ọdịnaya

moto

Sitere na Wiktionary

moto

Nkọwa

[dezie]

Okwu mbubata sitere n’asụsụ Bekee motor. A na-eji ya kpọọ ụgbọ ala ma ọ bụ igwe nwere injin.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • O gara ahịa na moto.
  • Ndị mmadụ juputara n’ime moto ahụ.

Mkpọpụta

[dezie]

/mɔtɔ/

Ọrụmba

[dezie]

Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

[Motor]