Gaa na ọdịnaya

mmuo

Sitere na Wiktionary

mmụọ

Nkọwa

[dezie]

Ihe mmadụ na-ahụghị anya nke na-adị ndụ ma ọ bụ na-anọchite chi.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Ndị Igbo kweere na mmụọ dị iche iche bi n’ụwa.

Mkpọpụta

[dezie]

/mːʷɔ/

Ọrụmba

[dezie]

Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

[spirit]