mmiri ututu
Ọdịdị
mmiri ụtụtụ
Nkọwa
[dezie]Mmiri nta nke na-apụta n’elu ahịhịa n’oge ụtụtụ.
Nkejịasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Ahịhịa ahụ jupụtara na mmiri ụtụtụ.
- Ọ kpọrọ ọsọ n’ubi n’agbanyeghị na mmiri ụtụtụ dị.
Mkpọpụta
[dezie]/mːiɾi ʊtʊtʊ/
Ọrụmba
[dezie]Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie][[https://www.collinsdictionary.com/dictionary/english/morning-dew]]