Gaa na ọdịnaya

mmiri oku

Sitere na Wiktionary

mmiri ọkụ

Nkọwa

[dezie]

Mmiri nke dị ọkụ nke ukwuu.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Ọ jiri mmiri ọkụ saa ite.
  • A na-aṅụ tii na mmiri ọkụ.

Mkpọpụta

[dezie]

/mːiɾi ɔ́kʊ́/

Ọrụmba

[dezie]

Ntụghari n' Asụsụ Ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

[hot water]