Gaa na ọdịnaya

mmeto

Sitere na Wiktionary

Mmeto

Nkọwa

[dezie]

Mmetọ bụ ịwebata ihe ndị ahụ na-eme ka gburugburu ebe obibi mmadụ ruo inyi. Ihe mmetọ ndịa gụnyere ahịhịa, nri ndị mebiri emebi, akwụkwọ oyibo eji ekechi ihe, dgz

Nkejiasusu

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Mmetọ a na-emetọ ebe a adịghị mma

Mkpoputa

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Pollution