Gaa na ọdịnaya

mmemme

Sitere na Wiktionary

mmemme

Ịhe omume dị iche iche bụ nke a kwadogoro ịna eme, omenala a na-eme na nzukọ ndị dị mkpa dịka alụmdinanwunye maọbụ ihe gbasara okpukperechi.

Nkejiasụsụ

[dezie ebe o si]

aha

Ọmụmaatụ

[dezie ebe o si]

Mmemme alụmdinanwunye ahụ gara nke ọma

Mkpọpụta

[dezie ebe o si]

emume

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie ebe o si]

Ceremony

La ceremonie