Gaa na ọdịnaya

mmehie

Sitere na Wiktionary

mmehie

Nkọwa

[dezie]

Ihe megidere iwu Chukwu maọbụ ịmerụ ihe edoro nsọ nke a na-ahụ dịka ihe adịghị mma.

Nkejiasụsụ

[dezie]

aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ekwughị eziokwu gbasara otu mmadụ na ihe si gaa bụ mmehie

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

sin

French

[dezie]

péché