Gaa na ọdịnaya

mmamịrị

Sitere na Wiktionary

mmamịrị


Nkọwa

[dezie]
  1. mmamịrị
bụ mmịpụta mmiri sitere n’ahụ mmadụ ma ọ bụ anụmanụ. Ọ bụ ihe mmadụ si n’ahụ pụta mgbe akụrụ rụrụ ọrụ.

Nkejiasụsu

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. A gwara nwaanyị ime ka ọ na-enyocha mmamịrị ya kwa ụbọchị.
  2. A na-enyocha mmamịrị n'ụlọ ọgwụ iji mata ọrịa ụfọdụ.


Mkpọpụta

[dezie]
Urine


Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

https://en.wiktionary.org/w/index.php?search=urine