mmachi ngaharị
Ọdịdị
mmachi ngaharị
NKỌWA
[dezie]mmachi ngaharị bụ inye iwu megide ịpụta ezi bido n'oge enyere maka mmachi a.
NKEJIASỤSỤ
[dezie]Aha
ỌMỤMATỤ
[dezie]1. Ọnwụ ndị ntorobịa butere mmachi ngaharị na Awka. 2. Mmachi a n'emetụta ndị na azụ ahịa abalị.
MKPỌPỤTA
[dezie]m-ma-chi n-ga-ha-rị
OLUMBA
[dezie]Mmachi mkpahalị
NTỤGHARỊ NA ASỤSỤ ỌZỌ
[dezie]Bekee
[dezie]Curfew https://en.m.wikitionary.org/wiki/ curfew