Gaa na ọdịnaya

mmachi ngagharị

Sitere na Wiktionary

nkọwa

[dezie]

Iwu nke na-amabido mmadụ ịpụta n'ụzọ n'oge a kara aka.

nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

ọmụmaatụ

[dezie]

E nwere mmachi ngagharị n'ebe a site n'elekere 8 nke abalị ruo elekere 6 nke ụtụtụ.

mkpọpụta

[dezie]

olumba

[dezie]

ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

bekee

[dezie]

https://en.m.wiktionary.org/wiki/curfew