Jump to content

mmụbanye

O sị Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ihe ịgbanwe site n'obere banye na nnukwu.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Ngwaa

ọmụmaatụ

[dezie]

Ọ maghị mgbe ọnyá mere nwa ya n'ụkwụ nọ na-amụbanye.

mkpọpụta

[dezie]

olumba

[dezie]

Mbawanye

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

bekee

[dezie]

expansion

increase