mkpuchi
Ọdịdị
Mkpuchi
Nkọwa
[dezie]- Ịhe a na-enye nchebe megide ihe nwere ike ime eme.
- Ọmume ma ọ bụ ndokwa nke ụlọ ọrụ ma ọ bụ ụlọ ọrụ gọọmentị na-enye nkwa nke ịkwụ ụgwọ maka nmefu a kapịrị ọnụ, mmebi, ọrịa, ma ọ bụ ọnwụ ma -na nkwụghachi ụgwọ nke ego mgbe nke a mee.
- Usoro nke ịnagide ihe egwu, nke isi ọrụ ya bụ iji dochie anya ihe edoghị anya maka nsogbu akụ na ụba nke nwere ike iputa
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Ị nwere mkpuchi megide ọkụ maka ụlọ gị?
- Enwere ọtụtụ usoro mkpuchi dị iche iche
Mkpọpụta
[dezie]