Gaa na ọdịnaya

mkpu

Sitere na Wiktionary

Mkpu

Nkọwa

[dezie]

Ụmụ arụrụ na-ebi n'ala nakwa n'osisi. Ha na- ata osisi eji rụọ ụlọ, akpati ozu,nkụ eji esi nri maọbụ ihe ọbụla eji osisi rụọ.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

1.Mkpu na-ata osisi e jiri ruọ ụlọ ahụ

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

termite