mkpoaka
ọnọdụ iji aka kporo ihe di ka osikapa,aja,agwa, garrị wee dịrị gawa kpojuo aka iji mara ka ọha.
aha
Biko tinyere m mkpoaka abụọ dika mmezi ma imanyechara m osikapa ahụ.
handfull