Gaa na ọdịnaya

mkparịta nkeọmụmụihe

Sitere na Wiktionary

mkparịta nkeọmụmụihe

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ ụdị nzukọ ana-eme iji kpakọrita ụka ma kwekọrịta ihe ọmụmụ dị iche iche maọbụ guzube usoro ọmụmụihe dị iche iche.

Nkejịasụsụ

[dezie]

aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

mkparita nke ọmụmụihe nke afọ ga-adị na mahadum nke dị na Nsụkka

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]
=== Bekee ===

discussion academic discussion