Gaa na ọdịnaya

mkparị

Sitere na Wiktionary

mkparị

Nkọwa

[dezie]

ọnọdụ igwa mmadụ okwu na-asọghị onye ahụ anya maọbụ nye onye ahụ nsọpụrụ.

Nkejiasụsụ

[dezie]

aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

mkparị enyere Nne Chidịmma maka agwa ya mere di ya ji gbara ya ụgbọ nwa mkpi.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]


Ntughari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Insult