Gaa na ọdịnaya

mkpụmkpụ

Sitere na Wiktionary

mkpụmkpụ

Nkọwa

[dezie]

Nkea bụ ihe eji akọwa maọbụ tụnyere mmadụ maọbụ ihe na-etogị ogologo.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Nkọwa aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Nwoke a dị mkpụmkpụ
  2. Efe nwanyị ahụ yi gaa ụka dị mkpụmkpụ

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ngwungwu

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

short