mkpọbiri

O sị Wiktionary

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ etu esị akpọ ihe na nkenke. Ya bụ ịkpọ ihe na-akpọghirụ ya n'isi

Nkejiasusu[dezie]

Aha

Omumaatu[dezie]

Mkpọbiri aha Chinecherem bụ Neche

Olumba[dezie]

Mkpọgide

Ntụgharị n'asụsụ ozo[dezie]

Bekee[dezie]

abbreviation